
Nwale klasị nke anọ
Authored by Loveth Iheadindueme
Other
4th Grade
Used 1+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Njirimara abụọ ndị Igbo bụ –na –
Nri na uwe
Asụsụ na ejiji
Egwuregwu na okwu ọnụ
2.
OPEN ENDED QUESTION
5 mins • Ungraded
Depụta ụdaume Igbo nke ọma
Evaluate responses using AI:
OFF
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ahịrịokwu ga-enwerịrị –
Isiokwu
Etiti
Ngwaa
4.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ihe na-enye ahịrịokwu nghọta bụ –
Ngwaa
Mbuụzọ
Enyemaaka ngwaa
5.
OPEN ENDED QUESTION
3 mins • Ungraded
Gịnị bụ ahịrịokwu?
Evaluate responses using AI:
OFF
6.
FILL IN THE BLANK QUESTION
1 min • 1 pt
Tupu ndị ọcha abịa, ndị Igbo ji – na – agụ oge
(a)
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Njirimara ahịrịokwu bụ – na –
Echiche na ngwaa
Ahịrịokwu na nghọta
Ngwaa na nghọta
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?