Search Header Logo

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke abụọ

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

2nd Grade

Used 1+ times

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke abụọ
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Media Image

Gịnị ka ụmụaka ndị a na-eme?

Ha na-eri nri

Ha na-asa efere

Ha na-agba bọọlụ

2.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Media Image

Gịnị ka ụmụaka ndị a na-eme?

Ha na-eri nri

Ha na-egwu egwu

Ha na-ele televishọn

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Media Image

Gịnị ka nwa a na-eme?

Ọ na-anyụ nsị

Ọ na-aza ihe

Ọ na-eri nri

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Aha ọzọ a na-akpọ okwu ntabiire bụ —

Okwu ọsọ ọsọ

Okwu ntụhie

Gwa m gwa m gwa m

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Cloth bụ – n'asụsụ Igbo

Efe

Azịza

Elekere

6.

OPEN ENDED QUESTION

3 mins • Ungraded

55 bụ – n'ọnụọgụgụ Igbo

Evaluate responses using AI:

OFF

7.

FILL IN THE BLANKS QUESTION

1 min • 1 pt

Dee 100 n'ọnụọgụgụ Igbo

(a)  

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Microsoft

Continue with Microsoft

or continue with

Facebook

Facebook

Apple

Apple

Others

Others

By signing up, you agree to our Terms of Service & Privacy Policy

Already have an account?