Search Header Logo

Klasị nke mbụ

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

1st Grade

Used 1+ times

Klasị nke mbụ
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Gburugburu pụtara – n'asụsụ bekee.

Market

House

Surroundings

2.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Gburugburu anyị gụnyere –

Ezinaụlọ

Ụlọakwụkwọ

Ụmụaka

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Idebe gburugburu ọcha na-egbochi –

Ọrịa

Ahụike

Ịhụnanya

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ọ dị mma isi na mpio ụgbọala tufuo unyi?

Ee

Mba

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ihe ndị anyị na-eme iji debe gburugburu ọcha gụnyere –

Igwu egwuregwu

Ịgba bọọlụ

Ịsa ụlọ mkposi

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ndị mebere ezinaụlọ gụnyere –

Nne na nna

Nneukwu na nnaukwu

Nne, nna na ụmụaka

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ọchịcha bụ – n'asụsụ bekee

Rat

Cockroach

Bat

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Classlink

Continue with Classlink

Clever

Continue with Clever

or continue with

Microsoft

Microsoft

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?

Similar Resources on Wayground