
Klasị nke mbụ
Authored by Loveth Iheadindueme
Other
1st Grade
Used 1+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ndị mebere ezinaụlọ bụ –
Nne na nna
Nna na nne
Nne, nna na ụmụaka
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ụgbọala bụ –n'asụsụ bekee
Car
House
Aeroplane
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Osisi bụ – n'asụsụ bekee
House
Orange
Tree
4.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ụda ehi na - eme bụ –
Muu muu
Mmee mmee
5.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
20 bụ – n'onuọgụgụ Igbo
Iri abụọ
Abụọ na otu
6.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
50 bụ – n'onuọgụgụ Igbo
Ise na otu
Iri ise
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Otu gburugburu anyị bụ –
Ụlọakwụkwọ
Elekere
Ụlọokorosha
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?