
Njiko
Authored by Ijeoma Nwankwo
World Languages
9th Grade
Used 8+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
An example of njiko is .....
tupu
bia
ogologo
ugbua
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
which sentence has njiko?
Onye were oche m
gaa zaa ulo anyi ugbua.
bia ebe a osiiso
o riri nri maka aguu ji ya.
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
njiko na-ejiko ............
mkpụrụokwu na mkpụrụokwu
ngwaa na mbuuzo
njiko ozo na nkebiahiri
nkwuwa na mkpoaha
4.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
hoputa nke nwere njiko
Onye na-akpo Nkechi.
Ha gara ahia ka mmiri zocha.
O zutara ji oge ha gara ahia.
A si unu niile bia osiiso.
5.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Gini ka a na-akpo 'parts of speech' n'asusu Igbo?
nkejiokwu
nkebiokwu
nkebiahiri
nkejiasusu
6.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Tinye njiko dabara adaba n'ahiriokwu a: Anyi nwere akwukwo ........ oche n'ulo anyi.
ma
ka
mgbe
na
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Tinye njiko dabara adaba n'ahiriokwu a: O biara ........ abali echi.
ka
kemgbe
na
ma
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Microsoft
or continue with
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?