wayground logo

Free Printable Worksheets

Font size

S
M
L
XL
Worksheets

3RD TERM EXAMINATION QUESTIONS FOR JSS2

Total questions: 90

Worksheet time: 2hrs 30mins

Name
Class
Date
1.

Ubiam putara ----- na bekee

a)

poverty

b)

hunger

c)

wealth

d)

happiness

2.

Otu ihe na-ebute ubiam bu------

a)

Inwe ego

b)

Ume ngwu

c)

Itu ujo

d)

Iilu ogu

3.

Kedu otu uzo a ga-esi kpochapu ubiam

a)

Irahu ura

b)

Ino otu

c)

Igbasi mgbo ike

d)

Iku asiri

4.

E kere agumagu uzo ole

a)

Abuo

b)

Ise

c)

Ato

d)

Iri

5.

Agumagu na-adi n'udi---

a)

Ise

b)

Ato

c)

Abuo

d)

Asaa

6.

Otu njirimara agumaguederede bu--------

a)

A mara onye dere ya

b)

A maghi onye malitere ya

c)

O na-eto ogologo

d)

O nagi ato uto

7.

Onye gbuwe achara onye gbuwe bu omumaatu abu -----

a)

Nwa

b)

Eji akwa ozu

c)

Abu oru

d)

Abu egwuregwu

8.

5000000 putara - n'igbo

a)

nde ise

b)

Otu puku

c)

Otu nari

d)

Otu ijeri

9.

1000020 putara ------ n'igbo

a)

Otu nari abuo na abuo

b)

Otu puku na abuo

c)

Otu nde na iri abuo

d)

Ano na iriabuo

10.

Onye elele anya n'azu mmanwu anyi na-aga n'iru bu abu -----

a)

Egwuregwu

b)

Ogu

c)

Oru

d)

Nwa

11.

Kapinta birikila uwa bu ndoli ndoli kamam ga-anwu kam doliwa uwa bu ndoli ndoli bu abu ---

a)

Nwa

b)

Oru

c)

Ozu

d)

Ogu

12.

Otu ihe na-ebute ahuike bu ------

a)

Iho nri

b)

Iri ezigbo nri

c)

Iga uka

d)

Ije ozi

13.

Oru nne n' ezinaulo bu ------

a)

iweta ego

b)

ibu isi

c)

ilu ulo

d)

isi nri

14.

-----------bu echiche mmadu cheputara ma detuo ya n'akwukwo ka onye obula o masiri guo

a)

Aghotaaza

b)

Agumagu

c)

Edemede

d)

Ntughari

15.

Aghotaaza putara ----- na bekee

a)

comprehension

b)

translation

c)

letter writing

d)

proverb

16.

------ bu otu uzo a ga - esi kpocapu ubiam n' ala anyi.

a)

iluogu

b)

izu ohi

c)

inye ndi guchara akwukwo oru

d)

ila ime obodo

17.

Nzugbu nzugbu enyi mba enyi bu abu -----

a)

nwa

b)

ogu

c)

eji akwa ozu

d)

oru

18.

Agbogho na - ete ude imaka ma mgbe i kara nka ighota ije bu abu -------

a)

nwa

b)

ozu

c)

ilecha

d)

ikocha

19.

Anyi na ako ede, ede mara mma okuko bu abu --------

a)

egwuregwu

b)

ogu

c)

oru

d)

ozu

20.

Ugegbe etiwala o tiwala ezigbo ugbegbe etiwala o tiwala o tiwara nike bu abu -------

a)

onwu

b)

ogu

c)

oru

d)

nwa

21.

------- bu so n' otu ihe akuku a na- eri eri

a)

amala

b)

tuwo

c)

akwa

d)

akpu

22.

Otu n' ime ihe akuku na - enye ego bu -------

a)

roba

b)

akwukwo nri

c)

otusi

d)

o nweghi

23.

Ebe a na - enweta koolu n' obodo anyi bu -----

a)

Imo steeti

b)

Anambra steeti

c)

Enugu steeti

d)

Oyo steeti

24.

Otu oria na - enye ndi ntorobia bu ------

a)

oke nri

b)

oke ura

c)

oke ile onyonyo

d)

ibu

25.

----- bu otu mmadu ga - esi nwee ahuike

a)

ibe oke akwa

b)

iga ozu

c)

iri ezigbo nri

d)

iga akwukwo

26.

Aghotaazaa na - amalite n' -------

a)

ulo akwukwo

b)

ulo

c)

n'ulo ogwu

d)

ogbako

27.

Ihe di mkpa n'aghotaazaa nke onu nkiti bu -----

a)

ikwu okwu

b)

ime ihe

c)

iza ulo

d)

ige nti

28.

------ so n'otu edemede anyi nwere

a)

aghotaazaa

b)

ntughari

c)

leta

d)

aziza

29.

E nwere udi leta ----

a)

otu

b)

abuo

c)

ato

d)

ano

30.

100 putara ------ n'igbo

a)

otu puku

b)

otu nari

c)

nde

d)

iri

31.

2000 putara ------ n' igbo

a)

otu nde

b)

otu nari

c)

puku abuo

d)

otu ijeri

32.

1,000,000 putara ----- n' igbo

a)

otu nde

b)

otu nari

c)

otu puku

d)

otu ijeri

33.

----- bu ebe a na - eme aghotaazaa nke e dere ede

a)

n' ulo

b)

n' ulo uka

c)

n' ulo akwukwo

d)

n' ogbako

34.

Otu uzo ozo a ga - esi nwee ahuike bu -----

a)

iga uka

b)

ihu ogu

c)

idebe gburugburu

d)

itu asi

35.

Edemede leta nkeonye na - ebu adireesi ------

a)

otu

b)

abuo

c)

ato

d)

ise

36.

3000000 putara ------ n' igbo

a)

nari ise

b)

puku ise

c)

ijeri ise

d)

nde ato

37.

------- na - esi n' aka fere aka

a)

abu ederede

b)

abu nwa

c)

agumagu onu

d)

ejije

38.

umengwu putara ----na bekee

a)

laziness

b)

hardworking

c)

sleeping

d)

eating

39.

Ihe na-ebute afo osisa bu----

a)

iri ezigbo nri

b)

inu mmiri ruru unyi

c)

ita azu

d)

ilu ogu

40.

Mgbochiume mkpi igbo di ------

a)

ise

b)

iri

c)

itoolu

d)

iri na itoolu

41.

Aghotaazaa nke anyi na ele n' ule igbo -----------

a)

nke onu nkiti

b)

nke e dere ede

c)

nke ajuju

d)

nke o dide

42.

N' oge ugbu a, a na - ako akuko ifo na ------

a)

n oge ehihe

b)

mgbe onwa na -eti

c)

mgbe o bula

d)

n' oge mgbeede

43.

Anyi enweghi ---na----na mkpuruedemede igbo

a)

Q na X

b)

M na N

c)

K na KP

d)

NW na NY

44.

O buru na ---- edecha k na mkpuruedemede igbo ihe a ga---edezi bu-----

a)

Kp

b)

KW

c)

L

d)

M

45.

Anyi nwere udi leta -----n'igbo

a)

otu

b)

abuo

c)

ato

d)

iri

46.

onye na--- anochi anya nna n'ezinaulo o bula bu ---

a)

nne

b)

di okpara

c)

ada

d)

nwanne

47.

103 putara ----n'igbo

a)

otu puku na ato

b)

otu nde na ato

c)

otu nari na ato

d)

iri na ato

48.

A hiwere ulo akwukwo sekeret hati koleeji n'afo ----

a)

2006

b)

2007

c)

1999

d)

2010

49.

onye o diri iweta ego nri n' ezinaulo obula bu ----

a)

nne

b)

okpara

c)

ada

d)

nna

50.

ndi igbo nwere ahia

a)

ise

b)

ano

c)

ato

d)

abuo

51.

izu putara ----na bekee

(a)  

52.

ihe mebere izu ndi bekee bu mkpuru ubochi

(a)  

53.

izu ole mebere otu onwa ndi bekee

(a)  

54.

mkpuruubochi ole mebere otu afo ndi igbo bu

(a)  

55.

ahia ano ndi

igbo nwere bu---------------

(a)  

56.

onye kere ihe niile di n'uwa bu

(a)  

57.

otu uzo obodo si enweta akunuba bu

(a)  

58.

otu nrubeisi na ndebeiwu di n'u lo bu mmadu ime ----

(a)  

59.

otu nrubeisi na ndebeiwu di n'ulo akwu bu

(a)  

60.

otu nrubeisi na ndebeiwu di n' obodo bu-----

(a)  

61.

nkwaru putara gini na bekee

(a)  

62.

oruugbo putara gini na bekee

(a)  

63.

ihe na eme ka ahiriokwu o bula nwe nghota bu

(a)  

64.

ahiriokwu nwere otu ngwaa ka a na akpo

(a)  

65.

onye dere uwa di omimi bu

(a)  

66.

chukwu na egosi mmadu ihe choro ime ya site n'otu n'ime ndi a

(a)  

67.

A mara chikaodiri dika onye

(a)  

68.

aha nwunye chikaodiri bu

(a)  

69.

chikaodiri mutara umu ole

(a)  

70.

n'akwukwo ogugu ka i ma nkea a mara --------na-----di ndi uka

(a)  

71.

ndi igbo na-----eji------agu izu

(a)  

72.

ubochi ole mebere otu izu ndi igbo

(a)  

73.

izu putara gini na bekee

(a)  

74.

izu ole mebere otu onwa ndi igbo

(a)  

75.

gini ka a na -----akpo onwa na bekee

(a)  

76.

ubochi ole mebere otu onwa ndi igbo

(a)  

77.

afo putara -----na bekee

(a)  

78.

ubochi ole mebere otu afo ndi igbo

(a)  

79.

mgbeke jere omugwo ubochi eke noo izu ano wee lota mkpuru ubochi ole ka o noro

(a)  

80.

otu ihe di mkpa na ntughari bu

(a)  

81.

otu omumaatu udaume mfe bu

(a)  

82.

otu omumaatu udamkpi bu

(a)  

83.

o buru na e decha kp na mkpuruedemede igbo nke ga--- esota ya bu

(a)  

84.

otu omuma atu udaume aro bu ---

(a)  

85.

gini bu consonant n'igbo

(a)  

86.

maazi bu nwoke ebe ----bu nwaanyi

(a)  

87.

mkpuruokwu putara ----na bekee

(a)  

88.

sentence putara ------n'igbo

(a)  

89.

igbo alphabet putara ---n'igbo

(a)  

90.

ndi igbo enweghi -----na------na mkpuru edemede ha

(a)