Wayground logo

Free Printable Worksheets

Font size

S
M
L
XL
Worksheets

ASUSU IGBO YEAR 8

Total questions: 50

Worksheet time: 50mins

Name
Class
Date
1.

Mkpuruedemede Igbo di ole?

a)

iri ato na isii

b)

iri abuo na isii

c)

iri ano na isii

d)

iri ise na isii

2.

Mkpuruedemede Igbo kere onwe

ya uzo -------

a)

isii

b)

abuo

c)

ato

d)

ano

3.

Udaume Igbo di ole?

a)

ato

b)

isii

c)

asato

d)

iri

4.

A na- akpo mkpuruedemede Igbo

a)

Onwu otografi

b)

Obi otografi

c)

Eze otografi

d)

ude otografi

5.

Mkpuruedemede nke bekee di ole?

a)

iri

b)

iri abuo

c)

iri abuo na isii

d)

iri ato

6.

Choose the option that represents this: It is paining me so much.

a)

O na-egbu mu mgbu nke ukwu

b)

O naghi-egbu mu mgbu nke ukwu

c)

O na-emere mu ihe nke ukwuu

d)

O nyere m nke ukwuu

7.

What does: “Afo na-egbu m mgbu” mean in English Language?

a)

My legs are paining me

b)

My waist is paining me

c)

My stomach is paining me

d)

My head is paining me

8.

Identify the option that represents this: “I do not have rice” in Igbo Language

a)

E nwere m osikapa

b)

E nweghi m osikapa

c)

Ha nwere osikapa

d)

Anyi nwere osikapa

9.

What is, “I have a chest pain” in Igbo Language

a)

Obi na-egbu m mgbu

b)

Afo na-ata m

c)

Anya na-afu m ufu

d)

Nti na-ara m ahu

10.

Ike gwuru anyi means _____

a)

They are wicked

b)

They are tired

c)

I am tired

d)

We are tired

11.

The three branches of written literature are _________in Igbo.

a)

akuko, ejije, abu

b)

abu, ndumodu, akuko

c)

abu, agumagu, akwukwo

d)

akwukwo, edereede, abu

12.

Which option is not true about written literature?

a)

E dere ya ede

b)

O naghi anwu anwu

c)

O bu ogbara ohu

d)

O na-agbanwe site na oge rue na oge

13.

Identify the plural maker below

a)

I

b)

O

c)

gi

d)

unu

14.

Choose the sentence that shows plurality below ______

a)

E nwere m ego

b)

O bu nwaakwukwo

c)

Ha di mma

d)

O nyere ya nke gi

15.

Identify the option that is not a plural below:

a)

umuakwukwo

b)

umunwanyi

c)

umuanumanu

d)

umeala

16.

Which option shows the correct way of showing plural in Igbo Language?

a)

Ihe uche zuru n’ahia bu ewu

b)

Ihe di n’ite ofe ahu bu azu

c)

Anu ewu ahu nwere okpukpo

d)

Ihe di n’ezi ya bu ohia ohia

17.

Which option below is not a plural?

a)

ndi oru ubi

b)

ndi nche

c)

ndidi

d)

ndi ojii

18.

Iri abuo na iri ato putara ________

a)

Iri abuo na ato

b)

Iri ato na iri abuo

c)

iri ise

d)

iri abuo

19.

Iri na isii na iri abuo =

a)

iri na isii

b)

iri na abuo

c)

iri abuo

d)

iri ato na isii

20.

Itoolu etinyeere asato putara _______

a)

iri itoolu

b)

iri asato

c)

iri itoolu na asato

d)

iri na asaa

21.

Iri ise etinyeere iri na ano putara _________

a)

iri ise na ano

b)

iri isii na ano

c)

iri asaa na ano

d)

otu nari

22.

Otu n’ime ndia abughi mkpoaha.

a)

bia

b)

Nneoma

c)

nkita

d)

efere

23.

Okeke toro ogologo. Kedu nke bu nkowaaha?

a)

ogologo

b)

toro

c)

Okeke

d)

toro Okeke

24.

Mkpoaha bu ----------- na bekee.


a)

Adjective

b)

pronoun

c)

noun

d)

verb.

25.

Gini bu ngwaa na bekee?


a)

noun

b)

adjective


c)

verb

d)

pronoun.

26.

Uzo agburu o bula si ebi ndu nke e ji mara ha bu --------------

a)

omenelu

b)

omenaala

c)

odinaala

d)

alumalu

27.

Kedu nke na-abughi omenaala na ndi a?


a)

ilu nwaanyi

b)

ije akwukwo


c)

ile obia

d)

ile omugwo

28.

Kedu nke a na-etinye na ngwusi aghiriokwu?

a)

rikom

b)

kpom

c)

kpomkpom

d)

akara ajuju.

29.

Rikomelu putara ------- na bekee.


a)

full stop


b)

coma

c)

colon

d)

apostrophe

30.

Kedu nke a na-etinye mgbe a ajuru ajuju?

a)

akara uhie

b)

akara ngudo

c)

kpomrikom

d)

akara ajuju

31.

Kedu nke bu mkpolu umuada ?

a)

Umuada

b)

nwa ada

c)

nwa nwoke

d)

umuaka

32.

Kedu ubara nwata?

a)

Umuada


b)

nwaada


c)

nwa nwoke

d)

umuaka

33.

Ubara onye Igbo bu------------

a)

Ndi ocha

b)

ndi agha

c)

onye ocha

d)

ndi Igbo

34.

What is “a customer” called in Igbo Language?

a)

ahia

b)

Oreahia

c)

Ngwahia

d)

Onye ahia

35.

Pick the 1st person plural

a)

Akwukwo anyi.

b)

Lee enyi gi

c)

Nke a bu onyenkuzi ya.

d)

O bu akpa gi

36.

Ndi Ukochukwu bu ubara--------

a)

Onye ukochukwu

b)

onye uka

c)

onye dibia

d)

onye agha

37.

Onye ahia bu mkpolu --------

a)

Onye ahia

b)

ndi ahia

c)

onye agha

d)

ndi agha

38.

One in the options below is not bought with money _______

a)

azu

b)

akwa

c)

oche

d)

ndu

39.

Kedu ihe “ore ahia” putara n’asusu bekee?

a)

Customer

b)

Buyer

c)

Goods

d)

Seller

40.

Pick the 1st person singular

a)

Akwukwo ha

b)

Nke a bu onyenkuzi m.

c)

Lee ego gi

d)

O bu akpa ya.

41.

Which is the 2nd person singular.

a)

Unu

b)

Gi

c)

Nke a

d)

Ya

42.

Choose the 2nd person plural

a)

Were unere gi.

b)

Lee ube bekee m.

c)

Nke a bu ji unu..

d)

Ndi a bu akwa ya.

43.

Akuko nkenke putara--------

Short story

Novel

Drama

Poem

a)

Short story

b)

Novel

c)

Drama

d)

Poem

44.

Kedu onye dere “oke ulo na oke ohia”

Ezeme Esther Ogechi

Maazi Udechukwu

Anthonia okoro

Maazi ugwu

a)

Ezeme Esther Ogechi

b)

Maazi Udechukwu

c)

Anthonia okoro

d)

Maazi ugwu

45.

Olee isiokwu (theme) akuko “oke ulo na oke ohia”?

a)

Aguru

b)

Ogo

c)

Ochanja

d)

Oke ulo

46.

Write 120 in Igbo.

Otu nari na

a)

Iri

b)

Iri abuo

c)

Iri abuo na efu

d)

Iri na ato

47.

Gini ka ¾ putara n’Igbo?

a)

Ato e tinyere ano

b)

Ato agbakwunyere ano

c)

Ato n’ime ano

d)

Ano no n’okpuru ato

48.

Gini ka ‘80’ putara n’Igbo?

a)

Asato na efu

b)

Asato

c)

Iri asato

d)

Iri asato na asato

49.

O bu ezi onye oruugbo

The pronoun in this sentence is

a)

Ezi

b)

Onye

c)

O

d)

Orungbo

50.

Nne m siri ofe egusi

Olee nke bu ngwaa na ndi a?

a)

Egusi

b)

Nne

c)

Ofe


d)

Siri