Wayground logo

Free Printable Worksheets

Font size

S
M
L
XL
Worksheets

Ekwenti m

Total questions: 10

Worksheet time: 17mins

Name
Class
Date
1.

Adamma is speaking to her friend Obinna. Drag and drop in their conversation.

2.

Kwuo ihe abuo maka ekwenti a

(say two things about this phone)

a)

Ekwenti a di ocha

b)

Ekwenti a di oji

c)

Ekwenti a di nnukwu

d)

O bughi ekwenti

3.

Gini bu, 'call me tomorrow'?

a)

Zaa m ugbua

b)

Kpoo m echi

c)

Zaa m echi

d)

Juo m ajuju tata

4.

Match the following

a)
1.

Nne m zutara m ekwenti

b)
2.

Ekwenti mara mma

c)
3.

Ekwenti m na-amasi m

d)
4.

A kporo m enyi m

e)
5.

Were onuogugu ekwenti m

5.

Tugharia: Who is calling me?

a)

Onye kporo m

b)

Onye ga-akpo m

c)

Onye na-akpo m

d)

O kpola m

6.

Gee nti, Hoputa onuogugu ekwenti a.

a)

08024826708

b)

07023736807

c)

08023726708

d)

08023826708

7.

Gee nti, 'Gini ka o choro i zuta?'

a)

Ego

b)

Ukamaka

c)

Akwukwo

d)

Ahia

8.

Enyi m kporo m n'ekwenti m

(a)  

9.

Obinna topere akpa ya. Gini bu 'Topere'.

a)

Turn open

b)

Open

c)

Tear open

d)

Pull open

10.

Record yourself (in IGBO) in 30 seconds talking about your new phone.

4 lines