NEW
Font size
WorksheetsYEAR 3 IGBO QUIZIZZ
Total questions: 14
Worksheet time: 7mins
Anyị nwere ụdaume ha dị ..............
Asatọ
Ise
Abụọ
E kere ụdaume Igbo ụzọ.............
Anọ
Atọ
Abụọ
E nwere udamfe otu "A" nakwa udaarọ otu ................
"B"
"D"
"E"
Kedụ nke a supere nke ọma (leg)
Ụkwụ
Ụkwi
Ụkwe
Kedụ nke a supere nke ọma n'ime ndị a ( Eye)
Anyị
Anyụ
Anya
.......... bụ ndiiche elu.
Ala
Ime
Azụ
Ọcha na...........
Ihu
Akwa
Elu
Nne na ............
Nna
Azụ
Akwa
Ahaaka bụ .......... n'asụsụ Bekee.
Adjective
Preposition
Proper noun
............. na..........bụ ahaaka.
Chidi, Mọnde
Igwe atụrụ
Osisi
.................... bụ ihe a na -ahụ anya ma metụkwa aka.
Ahaizugbe
Olundi
Aha
Kedụ nke a na -ahụ anya n'ime ndi a ............
Ikuku
Mma
Ọkụkọ
Kedụ nke anaghị ahụ anya n'ime ndi a ....
........
Jị
Ụlọ
Ikuku
Kedụ nke bụ nri ala anyi n'ime ndi a.......
Amala
Ewedu
Ọkpa
