wayground logo

Free Printable Worksheets

Font size

S
M
L
XL
Worksheets

Erimeri ndi Igbo

Total questions: 20

Worksheet time: 13mins

Name
Class
Date
1.

What is Akunna doing in the pictures?  Akunna na-

a)

asụ nri

b)

esi nri

c)

aza nri

d)

asa nri

2.

Which is Igbo staple food?

a)

ji

b)

osikapa

c)

ede

d)

akpu

3.

Food is prepared in the kitchen. The Igbo word for kitchen is…………………..

a)

ụlọakụ

b)

ụlọ nri

   

c)

mposhi

d)

usekwu

4.

Gini ka Chika na-eme?

a)

asa anụ

b)

aza azụ

c)

asa efere

d)

asụ nri

5.

Kedu ihe onye a na-eme?

a)

asa efere

b)

eri nri

c)

       

aza ezi

d)

asụ nri

6.

Igbo people like solid food in order to ...

(a)  

7.

Dee aha eserese a n'asụsụ Igbo

(a)  

8.

Dee aha ihe a n'asụsụ Igbo

(a)  

9.

Gini bụ aha eserese a?

(a)  

10.

Dee aha ihe a n'asụsụ Igbo

(a)  

11.

How do you invite someone to join you to eat?

     

a)

gba rie nri

b)

soro rie nri

c)

gaa rie nri

d)

bia rie nri

e)

were nri rie

12.

Which of the following is used to cook Igbo soup?

     

a)

ede

b)

efoo

c)

ewedu

d)

iruu

e)

kilichi

13.

  One of these is Igbo soup

    

a)

ofe gbegiri

b)

ikokori

c)

ofe eko

d)

ofe ewedu

e)

ofe ụkazi

14.

Gini ka a na-akpọ eserese a?

    

a)

azụ

b)

eju

c)

ọka

d)

anu

e)

ede

15.

What is the Igbo word for soup?

   

a)

obe

b)

ọmọ

c)

ọsa

d)

ofe

e)

obi

16.

What do we use the item to do?

  

a)

esi nri

b)

asụ nri

c)

asa nri

d)

eku nri

e)

acha nri

17.

Gini bụ aha eserese a?

    

a)

ite

b)

ngaji

c)

ikwe

d)

mma

e)

efere

18.

Họpụta aha eserese a

    

a)

anu

b)

ose

c)

okporoko

d)

azụ

e)

eju

19.

Gini ka e ji eme?

a)

asa nri

b)

asụ nri

c)

esi nri

d)

eku nri

e)

ekpuchi nri

20.

Gini ka a na-akpọ eserese a n’asụsụ Igbo?

    

a)

ekwuigwe

b)

mkpọọkụ

c)

njụoyi

d)

osiite

e)

ntụoyi