wayground logo

Free Printable Worksheets

NEW

Font size

S
M
L
XL
Worksheets

ỊGỤ OGE

Total questions: 15

Worksheet time: 3mins

Name
Class
Date
1.

4:00 am pụtara___.

a)

Elekere atọ nke ụtụtụ

b)

Ọkụọla elekere anọ nke abalị

c)

Kpọm elekere anọ.

d)

Elekere anọ nke ụtụtụ.

2.

Elekere abụọ nke ehihie

a)

1:55 am

b)

1:05 pm

c)

1:55 pm

d)

2pm

3.

Ojirila nkeji iri abụọ na ise gafee elekere anọ nke ehihie

a)

4:25am

b)

4:20 pm

c)

4:20 am

d)

4:25pm.

4.

Elekere iri nke ụtụtụ

a)

8:50pm

b)

10am

c)

7:50pm

d)

1:45am

5.

Elekere iri na abụọ nke abalị

a)

3am

b)

1pm

c)

12am

d)

2am

6.

11:10am

a)

Ojirila nkeji iri gafee elekere iri na otu nke ụtụtụ

b)

Ọfọrọ nkeji iri abụọ ka ọkụọ elekere iri na otu

c)

Ọfọrọ nkeji iri abụọ ka ọkụọ elekere iri

d)

Ọfọrọ nkeji iri atọ ka ọkụọ elekere iri na abụọ

7.

7am

a)

Ojirila ọkara gafee elekere nke anọ nke ụtụtụ

b)

Ojirila ọkara gafee elekere nke asatọ nke ụtụtụ

c)

Ojirila ọkara gafee elekere nke asaa nke abalị

d)

elekere asaa nke ụtụtụ

8.

Ojirila ọkara gafee elekere nke anọ nke ụtụtụ

a)

3:30am

b)

4:30am

c)

6:30am

d)

2:30am

9.

Ọfọrọ nkeji iri ka ọ kụọ elekere nke asatọ nke ụtụtụ

a)

9:30am

b)

7:50pm

c)

7:50am

d)

8:50pm

10.

Ojirila ọkara gafee elekere nke mbụ nke ụtụtụ

a)

1:30pm

b)

1:30am

c)

1:35pm

d)

1:40am

11.

Elekere

a)

CLOCK

b)

WHEN

c)

COME

d)

HALF

12.

NKEJI

a)

Time

b)

Minute

c)

clock

d)

quater

13.

Mgbede

a)

Evening

b)

time

c)

clock

d)

gone

14.

Ọfọrọ

a)

Never

b)

Please

c)

No more time

d)

Remaining

15.

Sun

a)

Anyanwụ

b)

Acha

c)

Ụtụtụ

d)

ọnụ