WorksheetsỊjụ Ajụjụ N'Igbo pt1
Total questions: 21
Worksheet time: 12mins
Which word is used to ask about a person's identity?
Ònye
Gịnị
Ebee
Etu
Which word is used to ask about the reason for something?
Ebee
Gịnị
Ònye
Etu
Which word is used to ask about the manner in which
something is done?
Etu
Ònye
Ebee
Gịnị
Which of the following is correct expression in Igbo
Kedụ aha gị?
Gịnị bụ aha gị?
Aha gị abụ gịnị?
Onye bụ aha gị?
Which of the following expression is correct in Igbo
Ego ole?
Gịnị ka ị chọrọ?
Ị chọrọ gịnị?
Ego gịnị ole?
Which of the following expression is correct in Igbo
Onye kpọrọ gị?
Ebee kpọrọ gị?
Kedụ onye kpọrọ gị?
Kedụ ndị kpọrọ gị?
Which of the following expression is correct in Igbo
Kedụ ka i mere?
Kedụ etu ị dị?
Kedụ?
Kee kwanụ?
How do you say the following in Igbo
Where are you?
Ebee ka ị nọ?
Ị nọ ebee?
Onye ka ị bụ?
Ị bụ onye?
How do you say the following in Igbo
What are you doing?
Gịnị ka ị na-eme?
Ị na-eme gịnị?
Gịnị mere gị?
Gịnị mere?
How do you say the following in Igbo
Who are you looking for?
Onye ka ị na-achọ?
Onye ka ị chọrọ?
Onye ka ị bụ?
Onye bụ ihe ahụ?
How do you say the following in Igbo
Who is that?
Onye bụ ihe ahụ?
Gịnị bụ ihe ahụ?
Ebee bụ ihe ahụ?
Kedụ etu ọ bụ?
How do you say the following in Igbo
What does it mean?
Gịnị ka ọ pụtara?
Gịnị ka ọ bụ?
Gịnị ka i mere?
Gịnị na-eme gị?
How do you say the following in Igbo
Which
Kedu nke
Kedụ onye
Kedụ ebe
Kedụ etu
How do you say the following in Igbo
Which do you want?
Kedụ nke ị chọrọ?
Kedụ nke i nwere?
Kedụ nke ọ bụ?
Kedụ nke ị ji?
How do you say the following in Igbo
Which one are you buying?
Kedụ nke ị na-azụ?
Kedụ nke ị zụrụ?
Kedụ nke ị na-ego?
Kedụ nke ị goro?
How do you say the following in Igbo
Which do you prefer?
Kedụ nke ị chọrọ?
Kedụ nke ị hụrụ?
Kedụ nke ị ma?
Kedụ nke ọ bụ?
How do you say the following in Igbo
Who are my speaking with?
Onye ka m na ya na-ekwu?
Onye ka ị bụ?
Onye ka ị chọrọ?
Onye dị ihe ahụ?
How do you say the following in Igbo
When?
Kedụ mgbe
Mgbede
Mgba
How do you say the following in Igbo
When did you come?
Kedụ mgbe ị bịara?
Kedụ mgbe gị bịara?
Kedụ mgbe ọ bịara?
Mgbe ị bịara
How do you say the following in Igbo
What time?
Kedụ oge
Oge
Mgbe
Ose
How do you say the following in Igbo
What time are we meeting?
When are we meeting?
Kedụ oge anyị ga-ahụ?
Kedụ mgbe anyị ga-ahụ?
Kedụ onye anyị ga-ahụ?
Mgbe anyị ga-ahụ
