WorksheetsIgbo Language Quiz
Total questions: 13
Worksheet time: 7mins
M hụrụ igwu mmiri n'anya. - What does the person love to do?
Ịta anụ ọkụkọ
Igwu mmiri
Ịgba gem
M na-agba net bọọlụ game - What game does the person play?
Net bọọlụ gem
Gem ụlọ
Gem ụlọ akwụkwọ
M ma ede ihe ofuma. - What can the person do well?
Ede ihe
Agụ akwụkwọ
Ata anụ ọkụkọ
M nwere ọtụtụ enyi.- How many friends does the person have?
Ọtụtụ - Many
Ụfọdụ - few
Obere - small
M nwere akwa mara mma - What does the person have that is beautiful?
Anụ
Ákwà
Akwụkwọ
M hụrụ ịṅụ malt n'anya - What does the person love to drink?
Malt
Soda
Juice
M na-ata anụ ọkụkọ ofuma - What does the person eat well?
Anụ ewu
Anụ Ọzọdịmgba
Anụ ọkụkọ
M nwere ụmụnne ise - How many friends does the person have?
Asaa
Isii
Ise
Kedụ ebe Anambra Steeti dị?
Nigeria
Abuja
Canada
Kedụ nri ndị Igbo?
Osikapa
Egwusi
Ji
Akpụ
Kọlọ m hụrụ n'anya bụ White na brown - What is the favorite colour of the person?
White
Brown
Blue
Kedụ ebe Naijiria dị?
Nigeria
South Africa
Ghana
Kenya
M bụ onye Anambra
Ee
Nwereike
Mba
