Font size
WorksheetsMkpụrụedemede
Total questions: 20
Worksheet time: 14mins
Write semi-vowels in Igbo language.
(a)
What is alphabet called in Igbo language?
Abchd
Abcd
Abiidi
Agbbd
Abedee
Ole nke na-esoghi n’abiidi Igbo
Q
R
V
v
Sh
Another word for Igbo alphabet is …
mkpụrụokwu
myiriụdaume
ahiriokwu
ụdamkpi
mkpụrụedemede
Họpụta ọgbara dabara adaba n’usoro abidii Igbo
GH, GB, G, W, H
GB, G, GH, GW, H
G, GB, GH, GW, H
GW, GH, GB H, G
H, G, GB, GH, KP
Họpụta mgbochiume ebe a
a
i
e
p
ụ
Ole ka myiriụdaume di?
abụọ
atọ
anọ
ise
isii
Họpụta mgbochiume ebe a
ọ
r
a
o
i
How many letters are there in Igbo alphabet?
(a)
Họrọ ụdaume na ndi a
gw
g
ch
r
ị
The Igbo word for consonants is …
(a)
Ole ka ụdaume di?
isii
asaa
asatọ
itoolu
iri na otu
Ole ka mgbochiume di?
Iri na asatọ
iri abụọ na asatọ
itoolu
asatọ
iri na otu
Họrọ nke bụ mgbochiume mkpi.
ṅ
gb
k
pk
ụ
Kedụ nke bụ myiriụdaume?
g, gw
m, ṅ
m, n
K, kp
nw, ny
What are vowels called in Igbo language?
(a)
Write the number of consonants we have in Igbo language.
(a)
The Igbo Word for double consonant is -
(a)
Double consonants ole ka e nwere n’Igbo?
iri
itoolu
iri abụọ na asatọ
asatọ
asaa
The sixth letter of the Igbo alphabet is (a)
