Wayground logo

Free Printable Worksheets

Font size

S
M
L
XL
Worksheets

Igbo Quiz

Total questions: 25

Worksheet time: 4mins

Name
Class
Date
1.

Ekele bụ ụzọ mmadụ si egosi _______

a)

Mkparị

b)

Nkalị

c)

Nsọpụrụ

d)

Nsokwunye

2.

Ekele ụtụtụ bụ?

a)

I saala chi?

b)

Deeme

c)

Jisie ike

d)

Ije ọma nụ o

3.

Ekele abalị bụ?

a)

I bọọla chi?

b)

Mgbede ọma

c)

Ka chi bọọ

d)

Ka ọ dị

4.

"Uhuruchi ọma" bụ ________

a)

Ekele ụtụtụ

b)

Ekele ehihie

c)

Ekele mgbede

d)

Ekele abalị

5.

Ekele ehihie bụ?

a)

I teta la?

b)

I bọọla chi?

c)

Ụtụtụ ọma

d)

Ehihie ọma

6.

The right response to "Ka chi foo'' is?

a)

Eee, a bọọla m chi

b)

Eee, aga m ata azụ

c)

Ka o foo

d)

Ndeewo

7.

The right response to "I bọọla chi?" is?

a)

Ka o bọọ

b)

Eee, a bọọla m chi

c)

Ebezina

d)

Kara obi

8.

Ekele onye nọ n'ọrịa bụ?

a)

Ndo

b)

Eee, adị mụ mma

c)

Daalụ kwa

d)

Chukwu gọzie gị

9.

Ekele onye na-ebe akwa bụ?

a)

Ntọọ

b)

Mmee

c)

Deeme

d)

Ebezina

10.

Ekele onye na-eme nje m bụ?

a)

Ije ọma

b)

Nnọọ

c)

Chukwu gọzie gị

d)

Kara obi

11.

Ekele onye na-arụ ọrụ bụ?

a)

Jee nke ọma

b)

Jisie ike

c)

Ebezina

d)

Ka ọ dị

12.

Ekele onyinye bụ?

a)

I meela

b)

Ihunanya

c)

Ebezina

d)

Ije ọma

13.

Ekele onye na-alọta nje m bụ?

a)

Ije ọma

b)

Nnọọ

c)

Chukwu gọzie gị

d)

I meela

14.

The Igbo alphabets are called?

a)

Mgbochiume Igbo

b)

Mkpụrụedemede Igbo

c)

Ụdaume Igbo

d)

Asụsụ Igbo

15.

Which amongst the following is NOT an Igbo alphabet?

a)

A

b)

B

c)

C

d)

D

16.

Which amongst the following is an Igbo Alphabet

a)

C

b)

K

c)

Q

d)

X

17.

Mkpụrụedemede Igbo dị _____

a)

Iri atọ

b)

Iri atọ na ise

c)

Iri anọ na isii

d)

Iri atọ na isii

18.

Họpụta nke ahazịrị nke ọma

a)

A, B, CH, D, E

b)

A, CH, E, F, GB

c)

A, B, D, E, F, G

d)

A, B, E, F, G, GB

19.

What is the 7th Igbo Alphabet?

a)

F

b)

G

c)

GB

d)

GW

20.

"I have headache" translates in Igbo as?

a)

Isi na-awa m

b)

Ise na-awụ mụ

c)

Afọ na-arụ m

d)

Obi na-agbawa m

21.

"I Love you" in Igbo language is?

a)

Ịhụnanya mụ na gị

b)

A hụrụ m ịhụnanya na-anya

c)

A hụrụ m gị n'anya

d)

A fụrụ m Ifunanya.

22.

"Obi dị m ụtọ" means?

a)

My heart is beautiful

b)

I am happy

c)

I am sad

d)

I am cruel

23.

Eserese foto a bụ?

a)

Ụgbọ elu

b)

Ụgbọ oloko

c)

Ụgbọala

d)

Onyonyo

24.

Eserese foto a bụ?

a)

Mkpịsịodee

b)

Mgbirimgba

c)

Ekwe

d)

Oche

25.

Eserese foto a bụ?

a)

Onyonyo

b)

Ọcha

c)

Obe

d)

Oche