Font size
S
M
L
XL
WorksheetsUle (examination)
Total questions: 10
Worksheet time: 15mins
Name
Class
Date
1.
Gịnị bụ "verb" n'asụsụ Igbo?
a)
Ụda
b)
Ngwaa
c)
Aha
2.
Depụta ahịrịokwu a na ndiniihu
(Write this sentence in future tense).
Ọ gara ụlọ ụka
4 lines
3.
Depụta okwu ndi a na ndinaazụ
(Write this words in past form)
Rie
Gaa
Gụọ
Bịa
4 lines
4.
Gịnị bụ opposite n'asụsụ Igbo?
a)
Mkpọaha
b)
Njikọ
c)
Njụ
5.
Dee "I want money' n'asụsụ Igbo
4 lines
6.
Gịnị bụ he/she n'asụsụ Igbo
4 lines
7.
Gịnị bụ "A gaghị m"
a)
I am coming
b)
I did not go
c)
I went
8.
Kedụ mkpụrụokwu nke n'egosi Njụ n'asụsụ Igbo?
a)
Ghị
b)
Gbị
c)
Eii
9.
Gịnị bụ "A gwaghị m gị"
a)
I told you
b)
I will tell you
c)
I did not tell you
10.
Gịnị bụ 'Noun' na 'Pronoun' n'asụsụ Igbo?
a)
Ngwaa na ndiugbua
b)
Mkpọaha na Nnọchiaha
c)
Ngwaa na Mkpọaha
Reset
