Search Header Logo

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke ise

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

6th Grade

Used 4+ times

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke ise
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Okwu a bụ ụdamkpugheume nwere nkejiokwu —

Anọ

Asaa

Isii

Asatọ

2.

OPEN ENDED QUESTION

5 mins • Ungraded

Depụta mkpụrụedemede Igbo nke ọma.

Evaluate responses using AI:

OFF

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

E kere ụdaume Igbo ụzọ ole?

Abụọ

Otu

Atọ

Anọ

4.

OPEN ENDED QUESTION

3 mins • Ungraded

Depụta akaraedemede ise anyị nwere.

Evaluate responses using AI:

OFF

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Gwam Gwam Gwam ụmụnne abụọ ihu mbasara ihu mbasara.

Ọkọchị na udummiri

Oke osimiri na ala akọrọ

Eluigwe na ala

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Papa Pita patara pọọpọ panye Papa Pọl bụ —

Agwụgwa

Okwu ntabiire

Akaraedemede

Tum tum tum

7.

OPEN ENDED QUESTION

3 mins • Ungraded

Depụta iheatụ atọ ebe Na na-arụ ọrụ dịka nnyemaaka ngwaa.

Evaluate responses using AI:

OFF

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Classlink

Continue with Classlink

Clever

Continue with Clever

or continue with

Microsoft

Microsoft

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?