Search Header Logo

Nwale n'asụsụ klasị nke anọ

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

4th Grade

Used 1+ times

Nwale n'asụsụ klasị nke anọ
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ihe eji ezigara onye nọ ebe ọzọ ozi bụ –

Edemede

Akwụkwọ

Leta

2.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Otu onye anyị na-edegara leta nke onwe bụ –

Ụmụaka

Agbataobi

Nne na nna anyị

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Anyị nwere ụdị leta –

Otu

Atọ

Abụọ

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Otu n'ime onye anyị na-edegara leta anamachọihe bụ –

Onyeisi ụlọakwụkwọ anyị

Ụmụnne anyị

Nne na nna anyị

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ụdị leta nke kacha aba uru n'oge a bụ –

Leta nke onwe

Leta nke anamachọihe

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ịnyụ nsị n'ugbo mmadụ bụ –

Agwa ọma

Agwa ọjọọ

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Akụkọ Okwuchukwu chetara mgbe ọ na-ekpe ekpere bụ –

Akụkọ Mosisi

Akụkọ Abraham

Akụkọ Josef

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Classlink

Continue with Classlink

Clever

Continue with Clever

or continue with

Microsoft

Microsoft

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?