Search Header Logo

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke ise

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

5th Grade

Used 1+ times

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke ise
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ihe anyị na-ekele n'ụtụtụ bụ –

Ụtụtụ ọma

Ịbọọla chi

Ehihie ọma

2.

OPEN ENDED QUESTION

3 mins • 5 pts

Aha akwụkwọ akụkọ gị bụ –

Evaluate responses using AI:

OFF

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Akaọrụ bụ – n'asụsụ bekee

Education

Skill

Job

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Otu n'ime akaọrụ eji mara ndị Igbo bụ –

Ịgwọ ọgwụ ọjọọ

Ịsa okporoụzọ

Ịkọ ugbo

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ahịa abụọ kacha ewu ewu n'ala Igbo bụ –

Ahịa Eke na ahịa orie

Ahịa Nkwọ na Eke ukwu

Ahịa Arịarịa na Ahịa Ọnicha

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ewoo

Chai

Akara edemede ekwesịrị itinye n'okwu ndị a bụ –

Kpọm

Rịkọm

Akara mkpu

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Akaraedemede a na-etinye na ngwụcha ahịrịokwu bụ –

Kpọm

Rịkọm

Kpọm rịkọm

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Classlink

Continue with Classlink

Clever

Continue with Clever

or continue with

Microsoft

Microsoft

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?