
Klasị nke anọ
Authored by Loveth Iheadindueme
Other
4th Grade
Used 1+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ihe anyị ji agụ oge bụ –
Aka
Elekere
Akwa
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Ihe eji achọpụta onye ma akwụkwọ mgbe gboo bụ –
Ịgụ leta
Ise ihe
Ịkpụ ihe
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Okorie siri na Okwuchukwu mere –
Furu n'ụzọ
Dabara na mmiri
4.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Bridge bụ – n'asụsụ Igbo
Elekere
Akwa
Akwa ndina
5.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Okorie zoro ego ọ retere Okwuchukwu na –
N'isi akwa ya
N'okpuru oche
N'okpuru akwa ndina ya
6.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 5 pts
Elekere nwere aka –
Abụọ
Atọ
Ise
7.
OPEN ENDED QUESTION
3 mins • 5 pts
Gịnị bụ leta?
Evaluate responses using AI:
OFF
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?