Search Header Logo

Klasị nke isii

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

6th Grade

Used 1+ times

Klasị nke isii
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Gwa m gwa m gwa m agbọghọ toro n'afọ laa n'afọ.

Ọka

Abịrị́ka

2.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Na leta' adịreesị odee na-adị n'aka –

Nri

Ekpe

Azụ

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Nkeji asụsụ bụ – n'asụsụ bekee

Figures of speech

Parts of speech

Elements of writing

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Kedụ nke bụ ịchọ mma batara ọhụrụ n'ala Igbo.

Igbu ichi

Ite uchie

Ịkwụ iyeri ntị

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Kedụ nke bụ Igbo Izugbe n'okwu ndị a

Oye

Olie

Ore

Orie

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ewooo

Akara edemede kwesịrị ịdị n'okwu a bụ –

Akara ajụjụ

Akara mkpu

Akara uhie

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ihe mbụ onye. Igbo na-enye onye. Ọbịa bịara na nke ya bụ –

Mmiri

Ọjị

Osikapa

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Classlink

Continue with Classlink

Clever

Continue with Clever

or continue with

Microsoft

Microsoft

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?

Similar Resources on Wayground