NEW
Font size
WorksheetsIgbo questions
Total questions: 15
Worksheet time: 8mins
100
Ise
Iri asatọ
Otu narị
Narị abụọ
Iri na abụọ
12
20
200
22
Good morning
Ehihie ọma
I lọla
Ka chi bọọ
Ụtụtụ ọma
What do you greet someone who is travelling in Igbo?
Ije ọma
Ka emesia
Ndeewo
Ọ dị mma
Ụdaume Igbo dị
Anọ
Ise
Isii
Asatọ
Ole ka ekere abidii Igbo
Otu
Abụọ
Atọ
Anọ
Ole ka udamfe Igbo dị?
Otu
Abụọ
Atọ
Anọ
How are you? Kedu
Aha gị?
Ebe ị gara?
Ka ị mere?
Maka nne gi?
What is father called in Igbo?
Nna
Nne
Nwanne
Ụmụnne
What is the name of goat in Igbo?
Awọ
Ewu
Mbe
Nkịta
What is noun in Igbo?
Aha
Mkpọaha
Ngwaa
Njikọ
Steeti ole ka e nwere n'ala Igbo?
Abụọ
Atọ
Anọ
Ise
Nke bụ nri ndị Igbo na ndị a bụ
Amala
Banku
Abacha
Ekpan
Nke na-esoghi n'ahịa ndị Igbo na ndị a bụ
Afọ
Anya
Eke
Nkwọ
Ndị a bụ ndị Igbo ji anabata ọbịa ma e wepụ
Abacha
Akụ ilu
Aṅara
Osisi
