WorksheetsAkuko Ifo Quizzizz
Total questions: 26
Worksheet time: 18mins
Zaa nụ ekele a:
Ụmụaka NDEEWO!
Ka ọ dị
Ndeewo
Nnọọ
Imeela
Gịnị bụ, 'Tell us a story'.
Gwa m aha gị
Gịnị ka ị chọrọ?
Kọọrọ anyị akụkọ
Gwa anyị otu ihe
Elephant bụ
Enyi
Mbe
Aguiyi
Ely
Tortoise bụ
Enyi
Nnunu
Opi
Mbe
Onye bu Adaeze?
Nwunye Eze
Odibo Eze
Nwa ada Eze
Nwanne Eze
Adaeze ekweghi alụ di. Gịnị ka ọ chọrọ ka ndi biara ịlụ ya mee?
(Adaeze refused to get married. What did she want her suitors to do?
Ọ chọrọ ka ha gbaa egwu
(She wanted them to dance)
Ọ chọrọ ka ha gba mgba
(She wanted them to wrestle)
Ọ chọrọ ka ha kpụtara ya enyi
(She wanted them to bring her an elephant)
Ọ chọrọ ka ha sekpuru ala
(She wanted them to kneel down)
Gịnị ka mbe gwara enyi?
(What did the tortoise say to the elephant?)
Ọ gwara ya na, Eze chọrọ ka ọ fụọrọ ha opi
(He told him that, the king wanted him to play the flute)
Ọ gwara ya na, Eze chọrọ ka ọ bụrụ nnọchiri eze
(He told him that the king wanted him to be the heir to the throne)
Ọ gwara ya na, Eze chọrọ ka o leta nwa ya nwanyị
(He told him that, the king wanted him to care for his daughter)
Ọ gwara ya na, Eze chọrọ ka ọ bụrụ onye isi oche
(He told him that, the king wanted him to be chairman)
Gịnị kpatara mbe ji were rigoro n’azụ enyi?
Why did the tortoise climb the elephant’s back?
Ike gwụrụ ya
(He was tired)
Ọ na-aga nwayọ
(He was slow)
Mbe achọghị ị soro enyi
(The tortoise did not want to go with the elephant)
Enyi chọrọ ime ọsịsọ
(The elephant wanted to be fast)
Mbe ọ bụ ezigbo enyi?
(Was tortoise a good friend?)
Ee
Mba
Gịnị ka a na-akpọ mkụrụosisi a?
(What is this fruit called?)
Ụdara
Mmiri
Ichekwu
Anara
Gịnị mere nne Adakụ?
(What happened to Adaku’s mother?)
Ọ nwetara ọrụ ọhụrụ
(She got a new job)
Ahụ ọkụ rịara ya
(She got unwell)
Ọ nwụrụ mgbe Adakụ dị afọ atọ
(She died when Adakụ was 3)
Ọ gara ahịa ree ihe
(She went to market to sell)
Gịnị gbawara Adakụ obi?
(What made Adakụ sad?)
E kweghi ya gaa ree ụdara ya
(She was not allowed to go sell her ụdara)
E kweghi ya gaa guo egwu
(She was not allowed to play)
E kweghi ya gụọ egwu
(She was not allowed to sing)
E kweghi ya gaa ụlọakwụkwọ
(She was not allowed to go to school)
Gịnị bụ mkpụrụ ụdara?
Ụdara fruit
Ụdara tree
Ụdara seeds
Ụdara skin
Onye nyere Adakụ mkpụrụ ụdara?
(Who gave Adakụ ụdara seeds?)
Enyi ya
(Her friend)
Nwunye nna ya
(Her step mother)
Nna ya
(Her father)
Ndi ahịa
(The market people)
Gụtọpụ egwu a. (Complete this song)
Ụdara m….
Gbaa, gbaa gbaa gbaa
Kaa, kaa kaa kaa
Too, too too too
Loo, loo loo loo
Gịnị mere na ngwụcha?
(What happened in the end?)
Obi dị Adakụ ụtọ
(Adaku was happy)
Adakụ rere ̖ụdara ya wee nweta ego ụlọakwụkwọ
(Adakau sold her udara and got some money for school)
Adakụ kwara akwa
(Adakụ cried)
Adakụ hapụrụ nwunye nna ya wee gbalaga
(Adaku left her step mother and ran away)
Gịnị bụ ihe a?
(What is this?)
Igwe
Ogene
Ịgba
Udu
Gịnị mere n’ala ụmụ anụmanụ?
(What happened in the animal kingdom?)
Ụganị dara
(There was farmine)
Agha dara
(There was war)
Mmiri zoro
(It rained)
Ọnwa tiri
(The moon came out)
Onye gara i cho nri
(Who went to look for food)
Agu
Oke
Mbe
Udele
Gini bu, I'm hungry?
(a)
'I want food please' n'igbo bu...
(a)
Please give me water
(a)
Gini ka mbee na-eme ebe a?
(What is the tortoise doing here?)
Ọ na-agba egwu
(He is dancing)
Ọ na-akọ nri
(He is farming)
Ọ na-aghọ mkpụrụosisi
(He is plucking a fruit)
Ọ na-akwa akwa
(He is crying)
Gịnị ka ndi mmụọ nyere mbe?
(What did the spirits give to tortoise?)
Ite
Ịgba
Efere
Iko
Gini mere Igba mbe
(What happened to tortoise's drum?)
O zoro ya ezo
(He hid it)
O nyere ya nwunye ya
(He gave it to his wife)
O rere ya ere
(He sold it)
Enyi tipuru ya
(The elephant broke it)
Gini mere na ngwucha?
(What happened in the end?)
Mbe nwere nnukwu ego
(Tortoise got a lot of money)
Ndi mmuo churu mbe oso
(The spirits chased tortoise)
Nri juru ebe niile
(There was food everywhere)
Umuanumanu ndi ozo gbara egwu
(The other animals danced)
