Search Header Logo

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke anọ

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

4th Grade

Used 23+ times

Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke anọ
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

OPEN ENDED QUESTION

3 mins • Ungraded

Njirimara ndị Igbo bụ — na —

Evaluate responses using AI:

OFF

2.

OPEN ENDED QUESTION

3 mins • Ungraded

Gịnị bụ elekere?

Evaluate responses using AI:

OFF

3.

OPEN ENDED QUESTION

3 mins • Ungraded

Gịnị bụ edemede?

Evaluate responses using AI:

OFF

4.

FILL IN THE BLANKS QUESTION

1 min • 1 pt

Edemede ọbụla kwesịrị inwe —, —, — na —

(a)  

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Ihe eji agụ oge tupu ndị ọcha abịa bụ —

Ihu eluigwe

Aka elekere

Elu ala

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Azụ okwu a bụ ọcha bụ —

Elu

Ala

Ojii

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Elekere nwere aka —

Abụọ

Atọ

Ise

Anọ

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Microsoft

Continue with Microsoft

or continue with

Facebook

Facebook

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?