Search Header Logo

Klasị nke anọ

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

4th Grade

Used 1+ times

Klasị nke anọ
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ihe ndị Igbo ji agụ oge mgbe ochie bụ –

Elekere

Ihu eluigwe

2.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Leta dị ụzọ –

Otu

Abụọ

Atọ

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ụdaume Igbo dị –

Asatọ

Itolu

Iri

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Gwa m gwa m gwa m ogige Chukwu gbara

Afọ

Imi

Eze

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Gwa m gwa m gwa m akwa Chukwu sara na-adịghị akọ akọ

Imi

Ire

Ọnụ

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Leta nke anamachọihe ihe na-enwe adịreesị –

Otu

Abụọ

Atọ

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ahịrịmfe na-enwe – na –

Etiti na mmechi

Ngwaa na nghọta

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Microsoft

Continue with Microsoft

or continue with

Facebook

Facebook

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?