
Nwale n'asụsụ Igbo klasị nke atọ
Authored by Loveth Iheadindueme
Other
3rd Grade
Used 1+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
10 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Emume ji ka a na-akpọ –
Ahajiọkụ
Erimeri ji
Emume oge ji
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ụzọ abụọ e nwere ike isi ji bụ – na –
Itinye ya n'ọkụ na igburi ya egburi
Ike ya eke na isi ya esi
Isi ya ji awayi na ịhụ ya ahụ
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Nri eji mara ndị Owere bụ –
Ofe aṅara
Ofe owere
Ofe ede
Ofe olugbo
4.
FILL IN THE BLANKS QUESTION
1 min • 1 pt
Gwa m gwa m gwa m ihe kuuru mmiri n'ala laa elu
(a)
5.
OPEN ENDED QUESTION
3 mins • Ungraded
– na – bụ agwa ọjọọ ụmụaka na-akpa
Evaluate responses using AI:
OFF
6.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ịnyụ nsị n'ugbo bụ –
Agwa ọma
Agwa ọjọọ
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Mmanwụ ụmụaka gụnyere – na –
Ụlaga na ekwe
Ekpe na ogene
Ọjị ọnụ na ọkọnkọ
Ekpe na Ulaga
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?