
Asụsụ Igbo (mmugharị)
Authored by Lois Ugochi
Other
3rd Grade
Used 2+ times

AI Actions
Add similar questions
Adjust reading levels
Convert to real-world scenario
Translate activity
More...
Content View
Student View
15 questions
Show all answers
1.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ahụhụ nke na-agba agba bụ...........
Aṅụ
Ijiji
Erekerembụba
2.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ahụhụ nke na - arịa arị bụ..............
Anwụnta
Agbịsị
Erekerembụba
3.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
................ bụ enyi mmadụ
Ijiji
Aṅụ
Erekerembụba
4.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Chineke nna, mmamma ekele bụ abụ...............
Ndị ụka
Agha
Ọrụ
5.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ma ọ bụghị ma nwa onye ga - enyi m bụ abụ.............
Ụka
Agha
Nwa
6.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ụzọ esi ezisa ozi n'oge gboo bụ...............
Ọnụ nkịtị / ịkụ ekwe
Ekwentị / radio
Tiivii /mgbırịmgba
7.
MULTIPLE CHOICE QUESTION
30 sec • 1 pt
Ụzọ esi ezisa ozi n'oge ugbu a bụ..............
Ọnụ nkịtị
Ịkụ ogene
Ekwentị
Access all questions and much more by creating a free account
Create resources
Host any resource
Get auto-graded reports

Continue with Google

Continue with Email

Continue with Classlink

Continue with Clever
or continue with

Microsoft
%20(1).png)
Apple
Others
Already have an account?