WorksheetsNwale n'asụsụ Igbo klasị nke abụọ
Total questions: 10
Worksheet time: 5mins
Name
Class
Date
1.
Ngwaa bụ – n'asụsụ Bekee
a)
Verb
b)
Noun
c)
Pronoun
2.
Nghọta pụtara – n'asụsụ bekee
a)
Understanding
b)
Meaning
3.
Aha ọzọ a na-akpọ okwu ntabiire bụ –
a)
Okwu ntụhie
b)
Okwu amamihe
c)
Okwu ọsọ ọsọ
4.
Okwu ntabiire pụtara – n'asụsụ bekee.
a)
Jokes
b)
Riddles
c)
Tongue twisters
5.
Gburugburu pụtara – n'asụsụ bekee
a)
Environment
b)
House
c)
Market
6.
Gburugburu anyị gụnyere – na –
a)
Aka ná ụkwụ
b)
Eze na imi
c)
Ụlọ anyị na ahịa
7.
Ihe abụọ eji edebe gburugburu ọcha bụ – na –
a)
Aka ná imi
b)
Azịza na mma
c)
Oroma na osikapa
8.
Ịtụfu ihe na okporoụzọ bụ –
a)
Agwa ọma
b)
Agwa ọjọọ
9.
19 bụ –
a)
Iri na abụọ
b)
Iri na otu
c)
Iri na itolu
10.
Onyeisi ezinaụlọ bụ –
a)
Nne
b)
Nna
c)
Ụmụaka
100 %
