Search Header Logo

Klasị nke atọ

Authored by Loveth Iheadindueme

Other

3rd Grade

Used 1+ times

Klasị nke atọ
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

10 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Aha odigbo Igolo bụ –

Akịrịka

Ọjịugo

Chinyeaka

2.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Aha nne Igolo bụ –

Chinyere

Uchechi

Ijeoma

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Mba Ekweredike bara Chinyere maka ezi ha na-azaghị na-akụziri anyị –

Na Ekweredike nwere mmasị ịba mba

Ekweredike kpọrọ ezinaụlọ ya asị

Na ndị Igbo ejighị ịza mbara ezi egwu egwu

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Chioma gara ahịa bụ –

Ahịrịokwu

Okwu

Ngwaa

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Asọmpi pụtara –

Dibate

Dialogue

Competition

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Uru a na-enweta n'ịgba egwu bụ –

Ọ na-enye ego

Ọ na-emebi isi

Ọ na-emerụ ahụ

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 5 pts

Ịgba egwu bụ otu ụzọ esi emega ahụ.

Mba

Ee

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Microsoft

Continue with Microsoft

or continue with

Facebook

Facebook

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?