Search Header Logo

Ajụjụ na Ọsisa

Authored by Ijeoma Nwankwo

World Languages

9th Grade

Used 6+ times

Ajụjụ na Ọsisa
AI

AI Actions

Add similar questions

Adjust reading levels

Convert to real-world scenario

Translate activity

More...

    Content View

    Student View

20 questions

Show all answers

1.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Ebee ka ndi Igbo bi na Nigeria?

Ijebu Ode

Mgbago ugwu

Ọdida anyanwu

Ọwụwa anyanwu

Ndida ugwu

2.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Otu omenaala pụtara ihe n’ala Igbo bụ …….

Oru ugbo

Ọmụgwọ

Iri ji ọhụrụ

Igba egwu

Igu akwụkwọ

3.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Mgbochiume mkpi ole ka e nwere n’Igbo?     

asaa

asatọ  

itoolu 

iri

iri na otu

4.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Olee nke na-esoghi n’abiidi Igbo     

Q

V

Z

Sh

5.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Họpụta anụ nwere ọdụdụ     

ngwere

mmadụ

ọkụkọ

ochicha

azụ

6.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Họpụta nke anaghi efe efe    

anwụnta

awọ

ijiji

ikwiikwii

icheko

7.

MULTIPLE CHOICE QUESTION

30 sec • 1 pt

Onye bidebere mmadụ nso ka ndi Igbo na-akpọ onye ...  

ogbe

agbụrụ

agbataobi

nwanne

ụmụnna

Access all questions and much more by creating a free account

Create resources

Host any resource

Get auto-graded reports

Google

Continue with Google

Email

Continue with Email

Classlink

Continue with Classlink

Clever

Continue with Clever

or continue with

Microsoft

Microsoft

Apple

Apple

Others

Others

Already have an account?