Worksheets3RD TERM EXAMINATION IGBO FOR SS2
Total questions: 90
Worksheet time: 2hrs 30mins
Akara udaolu putara -------- na bekee
consonant
vowel
tone mark
grammar
Na nkwenye ndi igbo, ebe ibiniukpabia di bu n' -------
Ogidi
Arochukwu
Nkwere
Nnewi
Otu obodo a mara dika ndi na - efe eke ka chi ha bu -------
Ogbunike
Obosi
Oka
Mkpo
------ bu ihe na - egosiputa oge ihe ji mee n' igbo
Nnochiaha
Aha
Tensi
Aspeekiti
Ebe a na - etinye adreesi ode na leta bu n' -------
aka ekpe
n' elu aka nri
E nwere udi tensi ------ n' igbo
ise
ato
ano
iri
Tensi na - egosiputa ihe ga - eme n' odiniihu bu tensi -------
ndiniihu
ndinazu
ndi ugbu a
ndimmecha
Tensi na - egosiputa ihe mara mmadu ahu bu tensi -----
ndiihu
mbuuzo
mmahu
ndinaazu
Okpesi so n'otu ------
ihe e ji mara obodo
omume
oji
ngwa ofufe ndi igbo
A na - emekari emume iri ji ohuru n' onwa ----- na ------
ise na asaa
asato na iri
itoolu na iri
iri na otu na onwa iri na abuo
Na be ----- ka a na - ano agba ofala
igwe
dibia
nze
ozo
------ bu steeti a mara dika ndi na agba ofola n' ala igbo
Enugu
Imo
Abia
Anambra
Otu ngakorita na - adi n'udaolu bu ------
udaimi na udaelu na agakorita
udaetiti na udaetiti na - agakorita
udaelu na udaelu na - agakorita
ha niile
------- so n'otu ngwa ofufe ndi igbo
ofo
osikara
ji
akpu
Aghotaazaa putara ------ na bekee
translation
composition
comprehension
letter writing
A na - amalite aghotaazaa na -----
n'ulo akwukwo
n'ulo uka
n'ulo
n'uzo
Ha na - anwu mgbe atumaghi anya bu otu ihe e jiri mara ------
amosu
ogbanje
osu
ume
Gba mbo ghota ihe i guru bu ihe di mkpa n' agotaazaa nke -------
ederede
onu
ntughari
aghotaazaa
Akaraudaolu bu ----- na bekee
translation
composition
tone mark
comprehension
Akaraudaolu e nwere n' igbo di -------
ano
ise
iri
ato
------- bu otu omumaatu mkpuruokwu dabara n'iwu ndakorita udaume
afere
efere
afe
efare
Udansuda enweghi ike iso ------
udaelu
udaala
udaimi
udachi
Iwu na ekwu si mgbe o bula i na - ede ihe i ga - agbado ukwu n' otu udaume bu ------
ndakorita udaume
nsupe
udaolu
ntughari
Mkpuruokwu dabara n' iwu ndakorita udaume bu ------
afere
Ngozi
akara
udaume
Ndi ajoo mmadu nwere ike ilo uwa n'otu ------
ezinaulo ha
anumanu
enyi ha
ikwunne ya
Nkwa ndi ogbanje kwere ndi otu na ke a na - akpo ------
onwu
nkwekorita
ogbanje
iyi uwa
Ndi a mara dika ndi na - ama oke mma bu --------
mmiri mma
anyanwu ututu
ogbanje
Ada
Ebe a na - ahu Amadioha bu ebe o gbasasia n' ala igbo bu na steeti --------
Rivas
Anambra
Imo
Abia
Certificate putara ------ n'igbo
satifikate
asambodo
mahadum
mpe mpe akwukwo
Ufodu na - akpo ibinu ukpabi -------
nna chukwu
Ada chukwu
Okpara chukwu
nne chukwu
Olilo udaume e nwere n' igbo di ------
ise
ano
ato
iri
University ka a na - akpo ---- n'igbo
ulo akwukwo na - esota sekondiri
mahadum
ebe mmuta di elu
ulo akwukwo ukwu
Otu nsogbu na - adaputa n'inu ogwu aghara aghara bu ------
onwu
iba
ibu
inwe anuri
udaume igbo di -----
ise
iri
ato
asato
Ige nti bu ihe di mkpa n'aghotaazaa nke -------
ntughari
ederede
onu nkiti
ulo akwukwo
Ala + elu= Alaala bu olilo ------
ikpaazu
mbido
azu
ihu
Akara a na - etinye na mkpuruokwu abuo yiri ohwe ha bu -------
akara uhie
akaudaolu
ntughari
aghotaazaa
Nke + ya = nkie bu olilo -------
ihu
azu
mmako
nweghi
Vowel harmony putara ------ n'igbo
ndakorita udaume
olilo udaume
izugbe
olumba
Gba mbo ghota ihe i na - atughari bu ihe di mkpa na --------
ilu
aghotaazaa
mburu
ntughari
otu omu maatu udaume mfe bu
A
e
p
r
0tu omumaatu udankpi bu --
CG
E
gb
PR
o buru na edecha Kp,mkpuruedemede ga-esota ya bu ---
J
K
KW
L
Otu omuma atu udaume aro bu ---
e
j
A
Z
gini bu consonant n'igbo
udaume
mgbochiume
myiri udaume
mgbochume nge
maazi bu nwoke ebe--bu nwaanyi
mgbeke
oriaku
ogechi
nwanna
mkpuruokwu putara ---na bekee
sentence
word
translation
comprehension
sentence putara ----n'igbo
mkpuruokwu
ilu
edemede
ahiriokwu
igbo alphabet putara ----n'igbo
akaraedemede
udaume
mburu
mkpuruedemede
ndi igbo enweghi ---na---- na mkpuru edemede ha
r na q
x na u
q na x
sh na t
umu mkpoaha di ngalaba ole?
(a)
mkpoaha putara --------------na bekee
(a)
part of speech ka a na akpo --n'igbo
(a)
otu n'ime ndi a bu nri ndi igbo tuwo
(a)
otu ihe na ebute ubian bu
(a)
otu uzo e si egbochi ubiam bu
(a)
leta anyi na edegara onye anyi amaghi nke oma
(a)
ekpe so n'otu--
(a)
Oge a na-akokari akuko ifo bu----
(a)
anumanu a na akpokari aha n'akuko ifo bu
(a)
onye na anata ndi mmuo ozi mazie ndi mmadu bu
(a)
dibia na agwa ndi mmadu ihe ga eme n'obiniihu bu
(a)
otu nzuzo na --ami ndi mmadu obara bu --
(a)
umu irighiri okwu pekasiri mpe ma nwe nghota ka a na --akpo--
(a)
mmadu ikwu otu ihe ya ga adi ma o nwuo ka a na akpo gini
(a)
mmadu iri onwe nwuru anwu nwere oge o di ndu ka a na akpo ---
(a)
mmadu iri onwe nwuru anwu nwere oge o di ndu ka a na akpo--
(a)
onodu a na anoro onye nwuru anwu bu
(a)
mmadu inochi anya okwa onye nwuru anwu ma na arukwa oru onye ahu na aru oge o di ndu bu
(a)
obodo na eri ekpe na nne n'ala igbo bu
(a)
nwaanyi o bula lulu di n' ala igbo na ano n' otu
(a)
mkpuru ole na ole gara n'soro ahiriokwu mana o bughi ahiriokwu n'ihi na o nweghi ngwaa bu
(a)
mkpuruokwu ole na ole gara n'eugbo usoro nke choro mmejuputa ka o buru aliriokwu bu
(a)
ndiiche di na nkebiokwu na nkebiahiri bu na nkebiahiri na enwe otu n'ime ihe ndi a
(a)
nkebiokwu putara -----na bekee
(a)
nkebiahiri bu----na bekee
(a)
ndi otu obara jikobara ma na azakwa otu aha ka a na akpo
(a)
ndi igbo nwere udi ezinaulo ole
(a)
ezinaulo ebe otu nwoke na alu otu nwaanyi ka a na akpo
(a)
otu omumaatu mbuuzo bu
(a)
nnunu na efe efe ma nkita na eme
(a)
onwu olee ike gi bu
(a)
umu mkpoaha di ngalaba ole
(a)
mkpoaha putara ---na bekee
(a)
nne chigozie na azu ahia gini
(a)
ntughari mkpuru okwu a bu mahadum na bekee bu
(a)
tughari asambobo na bekee
(a)
aha nna chigozie bu
(a)
ekwenti putara gini na bekee
(a)
ntimkpu gini na bekee
(a)
